Home Page »  F »  Flavour
   
Ijele (feat. Zoro) Lyrics

Flavour Ijele (feat. Zoro)

[Intro]
Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n, Ukwu
Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n, Ukwu
Hoo hoo oooo

[Verse 1]
Ogboo nwaedeene
Ogboo nwaedeene
Ogboo nwaedeene
Na nkita m kputara ata m
Kpuru e jewe afia
Kpuru e jewe afia
Kpuru e jewe afia
Na ihe afia dataree i ree eh
Na ikpusi kwa e nowa na ogakwa atakwa onye ozo
Nna mbo nto nno ise isii asaa
Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n, ukwu
Onye odi ka odi m oputa oweru m ata ncha
Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n, Ukwu
Ovu nkem m eje nke ya ana anyiji ya onu
Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n, Ukwu
O biara abia ga ana na ebenwa abughi Obodo anyi oo
Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n, Ukwu
Iyo iyo aaah iyo ooo aaah
Isiri gini
Iyo iyo aaah iyo ooo aaah
Ngwa panitewe
Iyo iyo aaah iyo ooo aaah
Isiri gini
Iyo iyo aaah iyo ooo aaah
Ngwa panitewe
Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n, Ukwu
Hooo hooo oooo
[Verse 2 - Zoro]
Ngwa kubaranu men's m aka (erente)
Kubaranu guyz m aka (erente)
My guyz bata Obodo, obodo edelu (erente)
My guz Bata Obodo, obodo edelu (erente)
Enwelu m boys na eri ego na uko ego, boys na eke ego na uko ego
Anyi bia zo okpa na ala agbaa mkpo na ala, ejiko sire m -
Ofe onugbu, soro m kelechi na o mu buzi ihe ana acho
Icho asa ma esi ofe achi ifu na ezi nwanyi di uko
Oburu na idi akpo afa ego nwa biko powa mu na ubo -
And munwa aburo okpukpu ike mana omu bu ihe ana ako
Lekwa m Lekwa nu nwata (hoooiiiii)
Sina onye ochoru bu waga (hoooiiii)
Oputara rachakoro pepper soup Ndi nna fumu ka maga (hoooiiii)
Na oga esi m gaa iyanu ipaja (hoooiiii)
Oga eso m gaa iyanu ipaja (hoooiiii)
Omu bu agu bu Nwa Nkita na amaja (hoooiiii)

[Verse 3]
Ogboo nwaedeene
Ogboo nwaedeene
Ogboo nwaedeene
Na nkita m kputara ata m
Kpuru e jewe afia
Kpuru e jewe afia
Kpuru e jewe afia
Na ihe afia dataree i ree eh
Na ikpusi kwa e nowa na ogakwa atakwa onye ozo
Nna mbo nto nno ise isii asaa
Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n, ukwu
Onye odi ka odi m oputa oweru m ata ncha
Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n, Ukwu
Ovu nkem m eje nke ya ana anyiji ya onu
Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n, Ukwu
O biara abia ga ana na ebenwa abughi Obodo anyi oo
Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n, Ukwu
Iyo iyo aaah iyo ooo aaah
Isiri gini
Iyo iyo aaah iyo ooo aaah
Ngwa panitewe
Iyo iyo aaah iyo ooo aaah
Isiri gini
Iyo iyo aaah iyo ooo aaah
Ngwa panitewe
Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n, Ukwu
Hooo hooo oooo

[Verse 4]
Ngwa teree futawa du nnetem onye ga akpo gi afa IJELE
Abia m nfuta kam fu onye ga akpo anyi IJELE
Abiaram abia na enu uwa abughikwa ebe anyi bi
Onye nwuru amaghi ihe na ada na uwa bu onafuta onawade
Nna mbo nto nno ise isii asaa
Anyi ejeke amata ndi akwa siri ike n, Ukwu
Hoo ooo oooh
Most Read Flavour Lyrics
» Golibe
» Keneya
» Wiser

inside the canadian homes of music superstars: where hitmakers actually live, work, and reset
Inside The Canadian Homes Of Music Superstars: Where Hitmakers Actually Live, Work, And Reset
Faith Thompson - 14 Mar 2026
american pop stars with business brains: how 3 singers turned fame into real brands
American Pop Stars With Business Brains: How 3 Singers Turned Fame Into Real Brands
Evren E. - 07 Mar 2026
country thunder alberta 2026 could be calgary’s loudest early-summer weekend yet
Country Thunder Alberta 2026 Could Be Calgary’s Loudest Early-summer Weekend Yet
Chris Page - 28 Feb 2026
amy taylor’s legal battle explained: why the amyl and the sniffers photographer case is getting so much attention
Amy Taylor’s Legal Battle Explained: Why The Amyl And The Sniffers Photographer Case Is Getting So Much Attention
Sasha Mednikova - 26 Feb 2026
celebrity singer weight loss stories: what really changes behind the scenes
Celebrity Singer Weight Loss Stories: What Really Changes Behind The Scenes
Faith Thompson - 22 Feb 2026
Browse: