Home Page »  F »  Flavour
   

Egwu Ndi Oma Lyrics


Flavour Egwu Ndi Oma

Selebi
Obododelu
Obododelu gim gim
Obododelu
Obododelu gim gim
Obododelu
Obododelu gim gim
Oyorima
Anyawu otutu biko bia gbalu egwu
(Ahn ahn ahn Egwu meh jezugo egwu ndi oma)
Opulu ije nwanyi egwu aputa ogbo
(Ahn ahn ahn Egwu meh jezugo egwu ndi oma)
Mmiri to rado ga gbawa ochi agbu aru
(Ahn ahn ahn Egwu meh jezugo egwu ndi oma)
Electric nwayi biko bia gbulu egwu
(Ahn ahn ahn Egwu meh jezugo egwu ndi oma)
Iyelele Anyi e kulie
Iyelele Anyi a bata (Anyi a bata na ogbo)
Iyelele Ona a apkutu
Chai Iyelele Fa na enenele
Aka na eti igba
Tibelum igba mo
Onu na ebu oja
Bubelum oja mo
Onye u ba kwara
Ngwa kpo- ka anyi jebe lu
Ife chukwu kuru ga eme
Ugo nwa mo asam gba be egwu
(Ahn ahn ahn Egwu meh jezugo egwu ndi oma)
Mmiri to rado ga gbawa ochi agbu aru
(Ahn ahn ahn Egwu meh jezugo egwu ndi oma)
Iye ada di iche mo Ada mu gba be egwu
(Aahn ahn ahn Egwu meh jezugo egwu ndi oma)
Iyelele
Ana mu ke
Iyelele
Amuma mmiri
Iyelele
Ona fio nu
Iyelele
Fa na ekwu nu
Iyelele
Obu m na eme
Iyelele
Okwa Chimu yelum o
Onye ya na Chi ya so
Na eru ebe o na e je
Bu Chi na uzo
Ugochukwu mele Eze
Ife o bu bu nkili
Ife chukwu kuru ga eme
Ayeyeye
Apugo mo bia gbalu egwu
(Ahn ahn ahn Egwu meh jezugo egwu ndi oma)
Udala nwa nwanyi i malu mma
(Ahn ahn ahn Egwu meh jezugo egwu ndi oma)
Ugochukwu mmelu eze
Egwu anyi a puta na ogbo
(Ahn ahn ahn Egwu meh jezugo egwu ndi oma)
Obododelu
Obododelu gim gim
Obododelu (Mix Monster)
Obododelu gim gim
Obododelu ( Original Mr Flavour on the dancefloor)
Obododelu gim gim ( They don't know)
Most Read Flavour Lyrics
» Golibe
» Wiser
» Keneya


the digital vault: how unreleased pop albums end up on the black market
The Digital Vault: How Unreleased Pop Albums End Up On The Black Market
Evren E. - 13 Sep 2026
from streaming to the stage: how music discovery is changing concert culture
From Streaming To The Stage: How Music Discovery Is Changing Concert Culture
Sasha Mednikova - 28 Aug 2026
behind the curtains: the logistical nightmare of stadium tours
Behind The Curtains: The Logistical Nightmare Of Stadium Tours
Chris Page - 17 Aug 2026
post malone to perform at 2026 fifa world cup closing ceremony
Post Malone To Perform At 2026 Fifa World Cup Closing Ceremony
Faith Thompson - 14 Jul 2026
music, tours, and motherhood: how rihanna stays connected on the road
Music, Tours, And Motherhood: How Rihanna Stays Connected On The Road
Evren E. - 29 Jun 2026
Browse: