Home Page »  D »  Drenco
   

Ebe M Si Lyrics


Drenco Ebe M Si


[Chorus]
I makwa ebe m si
I makwa ebe m si
I makwa ebe m si
I makwa ebe m si
Yea ay ay ay I say
Ay ay ay ay x2

[Drenco]
Yea, o kwa o kwa that ibo boy, Drenco!
O bu n'imaro kwa mu na gi a kwuro kwa
Ana m akowa n' o bu n'egwua elero kwa
Naija to america nwanne mu nwa ekwero kwa
Maka n' anyiwa bu ndi igbo di egwu
Otu anyi si achu this money n' uwa eyi egwu
A bia kwa n' umu nwanyi anyi nwere di best
Umu agboho mara ezigbo nma with beautiful legs
Ju go di ese, I choro ndi igbo nye go di efe
O nwero kwa, I gwa gi eziokwu anyi enwero di efe
Enugu ka bu kwa ebe m si, coal city!
Ebe oyi gi nwere ike I pia gi nime ochichi
No pity, I don take am to las gidi
O n' ewute m ma nnu na nwanne m ejiro shishi
Nwanne bunye uche gi ebe a this track bu kwa efizzy
O buru n' I no na streets make you take am easy

[Chorus]
I makwa ebe m si
I makwa ebe m si
I makwa ebe m si
I makwa ebe m si
Yea ay ay ay I say
Ay ay ay ay x2

Nwa naija ka m bu
Nwa naija ka m bu
Nwa naija ka m bu
Nwa naija ka m bu
Ay ay, nwa naija ka m bu
Ay ay, asi m nwa naija ka m bu x2

[Chorus]
I makwa ebe m si
I makwa ebe m si
I makwa ebe m si
I makwa ebe m si
Yea ay ay ay I say
Ay ay ay ay x2

Most Read Drenco Lyrics


the digital vault: how unreleased pop albums end up on the black market
The Digital Vault: How Unreleased Pop Albums End Up On The Black Market
Evren E. - 13 Sep 2026
from streaming to the stage: how music discovery is changing concert culture
From Streaming To The Stage: How Music Discovery Is Changing Concert Culture
Sasha Mednikova - 28 Aug 2026
behind the curtains: the logistical nightmare of stadium tours
Behind The Curtains: The Logistical Nightmare Of Stadium Tours
Chris Page - 17 Aug 2026
post malone to perform at 2026 fifa world cup closing ceremony
Post Malone To Perform At 2026 Fifa World Cup Closing Ceremony
Faith Thompson - 14 Jul 2026
music, tours, and motherhood: how rihanna stays connected on the road
Music, Tours, And Motherhood: How Rihanna Stays Connected On The Road
Evren E. - 29 Jun 2026
Browse: